Michaela Coel
From Wikipedia, the free encyclopedia
Michaela Ewuraba Boakye-Collinson (a mụrụ na 1 Ọktoba 1987), nke a maara dịka Michaela Coel, bụ onye Britain na-eme ihe nkiri, onye na-ede ihe nkiri, onye nduzi, onye na-emepụta ihe na onye na-agụ egwu.[1][2] A maara ya nke ọma maka ịmepụta ma gosipụta na E4 sitcom Chewing Gum (2015–2017), nke o ritere BAFTA Award for Best Female Comedy Performance; na BBC One / HBO comedy-drama series I May Destroy You (2020) nke o ritere British Academy Television Award for Best Actress n'afọ 2021.[3][4] Maka ọrụ ya na nke ikpeazụ, Coel mere akụkọ ihe mere eme dịka nwanyị ojii mbụ meriri Emmy Award for Outstanding Writing for a Limited Series, Movie, or Dramatic Special na 73rd Primetime Emmy Awards.[5]
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
Aha ọmụmụ | Michaela-Moses Ewuraba O Boakye-Collinson |
Aha enyere | Michaela |
aha ezinụlọ ya | Coel |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Ọktoba 1987 |
Ebe ọmụmụ | Aldgate |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ụdị ọrụ ya | acting, dramaturgy |
ebe agụmakwụkwọ | Guildhall School of Music and Drama |
Ebe obibi | East London |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2013 |
ngwa egwu | olu egwụ |
Ọrụ ama ama | I May Destroy You |
Ihe nrite | British Academy Television Award for Best Female Comedy Performance, OkayAfrica 100 Women |
A makwaara Coel maka ọrụ ya na ihe ndị ọzọ Netflix, gụnyere ndị ọbịa na usoro Black Mirror (2016–2017), nke gosipụtara dịka Kate Ashby na usoro Black Earth Rising (2018) na dịka Simone na ihe nkiri Been So Long (2018).