ụlọ ọrụ ahụike dị na Ikeja, steeti Legọs. Ụlọ ọgwụ kacha buo ibu na Naijiria From Wikipedia, the free encyclopedia
Àtụ:Infobox hospital Ụlọ ọgwụ Mahadum na-akuzi ihe na Lagos steeti nke a na-akpọ LASUTH bụ ụlọ ọgwụ na-akụzi nke Lagos steeti nwe, Nigeria, nke dị na Mahadum Lagos steeti. Ọ dị na Ikeja - isi obodo steeti ahụ.
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | Nlekọta ahụike |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 1955 |
aha gọọmenti | Lagos State University Teaching Hospital |
affiliation | Lagos State University |
asụsụ njieme | British English |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ikeja |
ebe | Ikeja |
nhazi ọnọdụ | |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | chief medical officer |
Isi ọgbaka | Lagos State Ministry of Education, Lagos State University |
Asụsụ ọ na-asụ | British English, Bekee |
street address | Ikeja, Lagos State, Nigeria |
Akara ekwentị | +234-805-769-9802, +234-909-148-1562 |
adreesị ozi ịntanetị | mailto:enquiry@lasuth.org.ng |
webụsaịtị | http://www.lasuth.org.ng/ |
emergency services | available |
Ụlọ ọrụ LASUTH Mahadum Lagos Steeti na Mahadum Medicine kere ọdịdị ha. E guzobere ụlọ ọgwụ a n'afọ 1955 site na obere ụlọ ahụike si na mpaghara ọdịda anyanwụ. A gbanwere ya n'ụlọ ọgwụ nkuzi n'afọ July 2001
N'ụbọchị iri na abụọ n'ọnwa Novemba afọ 2015 ka emere transplanti akụrụ nke mbụ gara nke ọma n'ụlọ ọgwụ a.
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.