Mádu bu òdùdù enyï anúmanụ àlà nwẹrẹ ómárí káchárá anumanu nke níle. Na asụsụ Latin há kpòrò madu Homo Sapien bú "onye ómárí" ma "onye ma ihe". Há bu ndi nọr na òdùdù nke Homo nke énwè nẹ jé na úkwú abụo na Hominidae, umunna énwè úkwú. Máná ọ di mgbe "Human" na asụsụ bekee na kárá genus nke Homo.
obere ụdị nke | mammal, person, individual animal, omnivore, natural person |
---|---|
Akụkụ nke | Ȯgbà, humanity, biosphere |
ihu nke | humanity |
so na | human activity |
nwere mmetụta | artificial object |
mụrụ ya | nkà mmụta ihe ọmụmụ, human ecology |
na-emekọrịta ihe n'ụzọ anụ ahụ | Eke gburugburu ebe obibi, Àlà |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | human history |
isi nri nri | human food |
ihe eji ya eme | artificial physical object, physical tool, Asụsụ |
produced sound | human voice |
male form of label | homulo, humano |
NCI Thesaurus ID | C14225 |
megidere nke | non-human animal |
Madu nwèrè ọvúrù kachara a ka, nke nweríkí nwe ómárí nke nché échìchè, asụsụ, ómárí onwé, na Í nweríkí bì nsogbu. Ọ dị Í nwé íshí nka, tírí ya na ahú kwụrụ ọtọ na élú nke nyéré íke Í me ka áká rü, mèrè ka madu gáfe na ihü òdùdù enyï nke ndi ozọr na Í jí ihe ọrü a rü. DNA Mitochondrial na ánumanu ichie di nà àlà zịrị na madu ndi ohüru shì Afrika na afọr 200,000 gárá agá. Nwéré madu gbásaa na uwa nílé ma ha dighị na Antarktika, madu bu òdùdù enyï nke uwà na uwà. Na Önwa ise nke 2010, mádu rùrù nke há sí bu ijeri 6.8.
Dí ka enwè nke íshí íshí, madu di ónór na òrà nke ná kpátá madu ndi ọzór. Mànà, madu gbàrà ọkpúkpú màkà ha nweríkí kwú màkà ihe nọr ha na óbị, Í gbanwò ómárí na Í dósé ihe. Madu ne ké òrà di na iche iche nwéré ọtú iche iche na gbálílí ndi ozor, na ndiá nẹ shí umunna rüo na mbà. Imẹ na òrà nke ndi madu ne mẹ bu ihe hé kèrè, yá nà ómárí ihe bu ihe ómá na ihe ọjọó, ihe bu ébéanọr na ñkitị, na ihe ọmemmé, iheá nílé gbakotàrà Í bu uwà mádu.
Há sị madu chọrọ Í má na Í nwe àgbà na uwà há, né tú ọtù ha shi é kọwa na í rü na élú ihe àlà shí ọbià, ílúnílú, ihe mmuö na éféfé. Ihe nọr na íshí ha nke nchọnchó mèrè ka ha ganírú na Í kw ihe orü na Í rümarü, nke na da na umunna; madu bu ótụ anúmanụ nke nwéré ómárí Í fụnwu ọkụ, Í shí ihe orị, Í tí uwé, na technonzu ndi ozọr.
Wikiwand in your browser!
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.