From Wikipedia, the free encyclopedia
Federal Ministry of Justice bụ ngalaba iwu nke gọọmentị etiti nke Naịjirịa, ọkachasị maka iwebata ikpe n'ihu gọọmentị nke gọọmentị bidoro ma ọ bụ nke gọọmenti were. Isi ụlọ ọrụ nzukọ a dị na mpaghara Maitama dị na Abuja.
office held by head of the organization | Minister of Justice ![]() |
---|---|
mba/obodo | Naijiria ![]() |
nhazi ọnọdụ | ![]() |
Nwe ikike | Naijiria ![]() |
webụsaịtị | http://www.justice.gov.ng ![]() |
Onye bụ onye isi Ụlọ ọrụ ozi ikpe ziri ezi a bụ Ọka iwu ukwu nke gọọmentị etiti na-ejekwa ozi dị ka onye ozi nke ikpe ziri ezi. Onye isi ala na-ahọpụta onye ọka iwu ukwu ahụ, onye na e yere ya aka bu onye odeakwụkwọ na-adịgide adigide bụ onye ọrụ gọọmentị. Mgbe ọnwa Juun afọ 2019, onye ọkaiwu ukwu bụ Abubakar Malami. Onye odeakwụkwọ na-adịgide adịgide bụ Dayo Apata.
Ngalaba dị iche iche n’ụlọ ozi a n'ahụ maka:
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.