![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/6/64/EmilyNkanga_Wavy_BodyDeep-39.jpg/640px-EmilyNkanga_Wavy_BodyDeep-39.jpg&w=640&q=50)
Wavy the Creator
Onye na-ese egwu / From Wikipedia, the free encyclopedia
Jennifer Ejoke, onye a maara dịka Wavy the Creator (nke a na-akpọ Wavy The Creator), bụ onye na-emepụta egwu, onye na-ese foto, onye na-emepụta ejiji na onye na-eme ihe nkiri, amụrụ na Lagos, Southwest Nigeria ma zụlite na United States. A maara ya nke ọma maka egwu ya "H.I.G.H" na dịka onye na-ese foto nke onye egwu hip-hop nke Naijiria bụ Olamide .
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Jụn 1996 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Lagos ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye egwu ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2017 ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Close