Theophilus Danjuma
Onye aha Naijiria na kwa onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị / From Wikipedia, the free encyclopedia
Theophilus Yakubu Danjuma GCON FSS psc (amuru 9 Disemba 1938) bu onye ndọrọndọrọ ọchịchị na onye agha Naijiria lagoro ezumike nka onye osote onye mere nnukwu ọrụ na mmemme agha na ndọrọ ndọrọ ọchịchị mgbe nnwere onwe na Naijiria. Danjuma kpakọbara nnukwu ego site na mbupu na mmanụ ala.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
Aha enyere | Theophilus, Yakubu ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Disemba 1938 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Takum ![]() |
Dị/nwunye | Daisy Danjuma, Grace Danjuma ![]() |
nwa | Ishaya Danjuma ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | Chief of Army Staff, Minister of Defence of Nigeria ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Ụlọ Akwụkwọ Nchebe Naijiria, Mahadum Ahmadu Bello ![]() |
Close
Ọ bụ onye isi ndị agha site na Julaị 1975 ruo Ọktoba 1978. Ọ bụkwa Mịnịsta na-ahụ maka nchekwa n'okpuru ọchịchị President Olusegun Obasanjo.