Sophia Omotola Omidiji
From Wikipedia, the free encyclopedia
Sophia Omotola Omidiji (amụrụ na June 18, 1997) bụ onye Naijirịa-Amerịka na-agba bọọlụ. Ọ gbara bọọlụ maka otu ụmụ nwanyị U-20 nke Naijirịa ma bịanye aka na Dutch Division I Club S.B.V. Excelsior mgbe ọ gbanwere site na KAA Gent na Belgium na June 2017.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika, Naijiria, Kingdom of the Netherlands ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
Aha enyere | Sophia ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Jụn 1997 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Njikota Obodo Amerika ![]() |
nwanne | Lateef Omidiji ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Sierra Vista High School ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | FC Eindhoven, Nigeria women's national under-20 football team, SBV Excelsior Vrouwen, KAA Gent ![]() |
ụdị egwuregwu | Footbọl ![]() |
Close