Sabah Seghir
From Wikipedia, the free encyclopedia
Sabah Seghir (Arabic, amụrụ na 27 Septemba 2000) bụ onye na agba bọọlụ nke na agba dịka onye na eme egwuregwu n'etiti maka klọb Serie B nke Ịtali Napoli Femminile, na mgbazinye site na UC Sampdoria. A mụrụ ya na France, ọ na egwuri egwu maka otu ụmụ nwanyị nke mba Morocco.