![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/4/46/Precious_Achiuwa_%252851655475460%2529_%2528cropped%2529.jpg/640px-Precious_Achiuwa_%252851655475460%2529_%2528cropped%2529.jpg&w=640&q=50)
Precious Achiuwa
From Wikipedia, the free encyclopedia
Precious Ezinna Achiuwa (amụrụ ya na Septemba 19, n’afo 1999) bụ onye Naijiria ọkachamara basketball player maka Toronto Raptors nke National Basketball Association (NBA). Ọ gbara bọọlụ kọleji maka Memphis Tigers. Ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị ya na Montverde Academy na Montver de, Florida ma bụrụ onye nkwekọrịta kpakpando ise na McDonald's All-American.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
Aha enyere | Precious ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Septemba 1999 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ugwu Ọcha ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ike n'ihu ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Memphis, Montverde Academy, Saint Benedict's Preparatory School ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Memphis Tigers men's basketball ![]() |
ụdị egwuregwu | Basketball ![]() |
drafted by | Miami Heat ![]() |
so na | basketball at the 2020 Summer Olympics – men's tournament ![]() |
otu egwuregwu | NCAA Division I men's basketball, National Basketball Association ![]() |
Ihe nrite | American Athletic Conference Men's Basketball Player of the Year ![]() |
Close