Okpomọkụ dị oke egwu na United States
From Wikipedia, the free encyclopedia
Màkà United States, oke bụ 134⁰F (56.7 °C) na Death Valley, California n'afọ 1913 na -79.8 °F (-62.1 ) edere na Prospect Creek, Alaska n'afọ 1971.
Mgbanwe okpomọkụ kachasị ukwuu e dekọrọ n'otu ébé n'ime awa irí abụọ na anọ mere n'ubochi irí na ise n'onwa Jenụwarị 1972 na Loma, Montana, mgbè okpomọkụ si na -54 ruo 49 °F (-47.8 ruo 9.4 ).
Mgbanwe okpomọkụ kachasị dị egwu na-eme na ihu igwe nke North America nke ikuku Chinook nwèrè ike imetụta. Dịka ọmụmaatụ, mgbanwe okpomọkụ kachasị na nkeji abụọ nke 49 (27.2 °C) méré na Spearfish, South Dakota, ịrị elu site na -4 ruo 45 °F (−20.0 ruo 7.2 ).