Ogwashi Ukwu
From Wikipedia, the free encyclopedia
Ogwashi Ukwu. Ofu ebe ane de ya dị ka Ogwashi Uku, bụ obodo Igbo na Delta Steeti, Naijiria . Ọ dị na ọdịda anyanwụ nke isi obodo steeti, Asaba ma bụrụ isi ụlọ ọrụ gọọmentị ime obodo, Aniocha South . Ndị bi na Ọgwashi-Ukwu dị ihe dị ka puku iri ise, narị abụọ na iri atọ na anọ. Ọnụ ọgụgụ ya abawanyela nke ukwuu. Ọ bụ na mpaghara Anioma nke Delta steeti, ndị na-asụ Igbo na ndị obodo ya bụ ndị Enuani . Obodo itoolu bụ Ọgwashi-Ukwu. Ndị a bụ: Ikelike (the original inhabitants), Umu Dei, Azungwu, Agidiase, Agidiehe, Ogbe Akwu, Ishekpe, Ogbe Onicha and Ogbe Ani.
More information mba/obodo, dị na ngalaba nhazi mpaghara ...
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Delta |
nhazi ọnọdụ | 6°10′59″N 6°31′28″E |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
Close