From Wikipedia, the free encyclopedia
Nupedia bula encyclopedia nola na Internet. Dika Wikipedia, Jimmy Wales bula otu madu bidoro ya, ha na Larry Sanger. Na 15 Jenụwarị, na afo 2001, ha hapuru Nupedia bido Wikipedia, nwere he nile nola n'ebee tinye na Wikipedia nke ndi bekee. Nupedia kpochiri uzo ya na Septemba 2003.
Oge/afọ mmalite | 9 Maachị 2000 |
---|---|
aha | Nupedia |
funder | Bomis |
onye hiwere | Jimmy Wales, Larry Sanger |
ederede moto | the open content encyclopedia, the free encyclopedia |
Nwe ya | Bomis |
ndị sotere | Wikipedia |
Onye nchepụta | Jimmy Wales |
Odee akwụkwọ | Larry Sanger, Jimmy Wales |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtara | online encyclopedia |
dissolved, abolished or demolished date | 26 Septemba 2003 |
webụsaịtị | http://nupedia.com |
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.