Nnamdi Azikiwe
Onye isi ala mbụ nke Naijiria (1904-1996 From Wikipedia, the free encyclopedia
Onye isi ala mbụ nke Naijiria (1904-1996 From Wikipedia, the free encyclopedia
Nnamdi "Zik" Azikiwe, bu onye isi-ala izizi Naigeria nwere. Ochichi ya bidolu na afo 1963 welu ruo na afo 1966. Mana onwenyi kwa ike ime ihe obula. Ike di n'aka Prime Minista Abubakar Tafawa-Balewa. Zik na agho aghugho dika mbe. Nya melu na mu afuro ya na anya nke ųkwų. Mana Zik bu oyili dike egwu, gaa gaa n'ogwu, anu kpolunku na eju onu. Omechalu ndi ocha ife, aru afolo fa. Zik latakwalu otu onu ya. Nwanyi ikpe azu ǫlųrų bu obele nwa ofulu ebe ona agba egwu ugwu.
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Nnamdi Azikiwe |
aha enyere | Nnamdi |
aha otutu | Zik |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Novemba 1904 |
Ebe ọmụmụ | Zungeru |
Ụbọchị ọnwụ ya | 11 Mee 1996 |
Ebe ọ nwụrụ | Nsukka |
Dị/nwunye | Flora Azikiwe, Uche Azikiwe |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
Ala nna ochie | Onịchạ, Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Ishi ochíchì Naigeria, President of the Senate of Nigeria, Member of the Privy Council of the United Kingdom, Governor-General of Nigeria |
ebe agụmakwụkwọ | Howard University, Columbia University, University of Pennsylvania, Lincoln University, Methodist Boys' High School |
Nsokuye nsọpụrụ | Privy Council of the United Kingdom |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Council of Nigeria and the Cameroons |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Archive na | University of California, Los Angeles Library |
Ihe nrite | Order of the Niger, Order of the Federal Republic |
Zik nwụrụ na ubochi iri na otu n'ọnwa Mee 1996 na ụlogwụ ợka mmụta nke Naijeria di na Enugu.
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.