Steeti dị na Naịjirịa From Wikipedia, the free encyclopedia
Ȯra Kano (Kano State; Nkeji Ochíchííwu Kano) bu state no n'ebe elu Naigeria. Isi ya bu obodo ana-kpo Kano kwaa.
Oge/afọ mmalite | 27 Mee 1967 |
---|---|
asụsụ njieme | Bekee |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
isi steeti | Kano |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Naijiria |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | |
geoshape | Data:Nigeria/Kano.map |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Governor of Kano State |
Onyeisi gọọmenti | Abdullahi Umar Ganduje |
Executive òtù | Executive Council of Kano State |
òtù omebe iwu | Kano State House of Assembly |
Nkwekọrịtara oke ala | Ȯra Jigawa, Ȯra Bawuchi, Kaduna Steeti, Ȯra Katsina |
dochie | Ógbè Ebe Ugwu, Naịjirịa |
webụsaịtị | |
udi maka maapụ | Category:Maps of Kano State |
Ihu igwe Kano Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Oge Ọkọchị na -adị ọkụ nke ukwuu.Oge Okpomọkụ nke Steeti a adịghị adatu karịa 50*F maọbụ rigokwa karịa 102*F site na mbido afọ rue ngwụsị afọ.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke abụọ nke afọ.
Mgbanwe ihu igwe na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Na afọ 70 and 80 mmiri ozizo ezoghi nke ọma na Steeti a,ma bido na afọ 2015 rue taa mmiri ozizo ebidola izo nke ọma. Nke a nyere aka nke ukwuu maka ịkọputa nri.
Abia ·
Adamawa ·
Akwa Ibom ·
Anambra ·
Bauchi ·
Bayelsa ·
Benue ·
Borno ·
Cross River ·
Delta ·
Ebonyi ·
Edo ·
Ekiti ·
Enugu ·
Gombe ·
Imo ·
Jigawa ·
Kaduna ·
Kano ·
Katsina ·
Kebbi ·
Kogi ·
Kwara ·
Lagos ·
Nasarawa ·
Niger ·
Ogun ·
Ondo ·
Osun ·
Ọyọ ·
Plateau ·
Rivers ·
Sokoto ·
Taraba ·
Yobe ·
Zamfara
Federal Capital Territory (FCT):
Abuja
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.