![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/d/db/Nabil_Ayouch_2014.jpg/640px-Nabil_Ayouch_2014.jpg&w=640&q=50)
Nabil Ayush
From Wikipedia, the free encyclopedia
Nabil Ayush (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Eprel n'afọ 1969) bụ onye nduzi telivishọn na ihe nkiri nke Franco-Moroccan, onye na-emepụta ihe, na onye edemede. E gosipụtara ihe nkiri ya na mmemme ihe nkiri mba ụwa gụnyere Cannes Film Festival na Montreal World Film Festival.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Morocco, France ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Nabil Ayouch, نبيل عيوش ![]() |
Aha enyere | Nabil ![]() |
aha ezinụlọ ya | Ayouch ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Eprel 1969 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Paris ![]() |
Ńnà | Noureddine Ayouch ![]() |
nwanne | Hicham Ayouch ![]() |
Dị/nwunye | Maryam Touzani ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede, onye na-emeputa ihe nkiiri, Odee akwụkwọ ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1992 ![]() |
Ihe nrite | Stallion of Yennenga, Chevalier des Arts et des Lettres ![]() |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Nabil Ayouch ![]() |
Close