Steeti di na Nigeria From Wikipedia, the free encyclopedia
Ȯra Kaduna (Kaduna State) bu state no n'ime Naigeria.
Oge/afọ mmalite | 1976 |
---|---|
akara ala | Kaduna State |
A gụrụ aha | Kaduna River |
asụsụ njieme | Bekee |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
isi steeti | Kaduna |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Naijiria |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | |
geoshape | Data:Nigeria/Kaduna.map |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Gọvanọ Kaduna State |
Executive òtù | executive council of Kaduna State |
òtù omebe iwu | Ụlọ omebe iwu Kaduna steeti |
dochie | North-Central state |
postal code | 720001 |
webụsaịtị | https://kdsg.gov.ng/ |
udi maka maapụ | Category:Maps of Kaduna State |
Ọnodu ihu igwe Kaduna Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Oge Ọkọchị na -adị ọkụ nke ukwuu.Oge Okpomọkụ nke Steeti a adịghị adatu karịa 50*F maọbụ rigokwa karịa 102*F site na mbido afọ rue ngwụsị afọ.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke abụọ nke afọ.
Mgbanwe ihu igwe na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Abia ·
Adamawa ·
Akwa Ibom ·
Anambra ·
Bauchi ·
Bayelsa ·
Benue ·
Borno ·
Cross River ·
Delta ·
Ebonyi ·
Edo ·
Ekiti ·
Enugu ·
Gombe ·
Imo ·
Jigawa ·
Kaduna ·
Kano ·
Katsina ·
Kebbi ·
Kogi ·
Kwara ·
Lagos ·
Nasarawa ·
Niger ·
Ogun ·
Ondo ·
Osun ·
Ọyọ ·
Plateau ·
Rivers ·
Sokoto ·
Taraba ·
Yobe ·
Zamfara
Federal Capital Territory (FCT):
Abuja
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.