![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/b/b6/Idrissa_Ouedraogo_%252C_Cines_del_Sur_2007.jpg/640px-Idrissa_Ouedraogo_%252C_Cines_del_Sur_2007.jpg&w=640&q=50)
Idrissa Ouédraogo
From Wikipedia, the free encyclopedia
Idrissa Ouédraogo (a mụrụ n'abalị 21 ọnwa Jenụwarị afọ 1954, ọ nwụọ na'abalị 18 ọnwa Febụwarị afọ 2018) bụ onye na-eme ihe nkiri na Burkinabé. Ọrụ ya na-enyocha esemokwu dị n'etiti ime obodo na ndụ obodo na ọdịnala na ọgbara ọhụrụ n'obodo ya bụ Burkina Faso na ebe ndị ọzọ n'Africa. A maara ya nke ọma maka ihe nkiri ya bụ Tilaï, nke meriri Grand Prix na 1990 Cannes Film Festival na Samba Traoré (1993), nke a họpụtara maka onyinye Silver Bear na 43rd Berlin International Film Festival.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Burkina Faso ![]() |
Aha enyere | Idrissa ![]() |
aha ezinụlọ ya | Ouedraogo ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Jenụwarị 1954 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Banfora ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 18 Febụwarị 2018 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Ouagadougou ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede, onye na-emeputa ihe nkiiri ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Institut des hautes études cinématographiques ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1970 ![]() |
Ọrụ ama ama | Grandmother, Tilai, Kadi Jolie ![]() |
Ihe nrite | Chevalier des Arts et des Lettres, Stallion of Yennenga ![]() |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Idrissa Ouedraogo ![]() |
akwụkwọ faịlụ na | SAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts ![]() |
Close
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/b/b6/Idrissa_Ouedraogo_%2C_Cines_del_Sur_2007.jpg/640px-Idrissa_Ouedraogo_%2C_Cines_del_Sur_2007.jpg)