![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/0/0e/FatouBensouda.jpg/640px-FatouBensouda.jpg&w=640&q=50)
Fatou Bensouda
Onye ọka iwu na onye ọka ikpe Gambia, onye ọka ikpe nke International Criminal Court (2012-2021) / From Wikipedia, the free encyclopedia
Fatou Bom Bensouda nee Nyang (amụrụ ya n' abali 31 na Ọnwa mbụ 1961). Ọ bu onye Ọka-Ikpe Gambia, Onye Ndụmọdụ ikpeazụ Yahya Jammeh, Ọ bu onye Ọka-Ikpe, onye mkpegbu na onye ndụmọdụ Iwu nke mba ụwa.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | The Gambia ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Fatou Bensouda ![]() |
Aha enyere | Fatou ![]() |
aha ezinụlọ ya | Bensouda ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Jenụwarị 1961 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Banjul ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, diplomat, onye ọka iwu ![]() |
onye were ọrụ | Mba Ndị Dị n'Otu, International Criminal Court ![]() |
Ọkwá o ji | Prosecutor of the International Criminal Court ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Mahadum Obafemi Awolowo, International Maritime Law Institute, Ụlọ Akwụkwọ Iwu Nigeria ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba ![]() |
Ihe nrite | Order of the Republic of The Gambia, honorary doctorate of the Vrije Universiteit Brussel, BBC 100 Women ![]() |
Close
Quick Facts Múrú, Orü ...
Fatou Bensouda | |
---|---|
![]() | |
Múrú | (1961-01-31) 31 Jenụwarị 1961 (age 63) Banju, Gambia |
Orü | Onye okpe ikpe |
Close
Ọbụrụla onye Isi nke mkpegbu n'ụlọ ịkpe nke mba ụwa, si te na ọnwa isii, na-afo puku abụọ n' iri na abụọ, mgbe ọrụchara ọrụ dịka onye n' esota onye mkpegbu n' ụlọ ịkpe mba ụwa.{{en}} Ọ chiala dika Onye Ndụmọdụ n' Iwu n' onye Ọka-Ikpe n'otu Ikpe nke mba Rụwanda.