Fasil Assefa
Onye omenkà Etiopia / From Wikipedia, the free encyclopedia
Fasil Assefa Beyene (a mụrụ n'ụbọchị nke ịrị abụọ na asaa n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 1984) bụ onye Etiopia na-ese ihe nke a maara maka isiokwu ya kachasị mkpa bụ hustle and bustle of Merkato, na igosipụta nka pop nke Etiopia site na eserese ya.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ethiopia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Jenụwarị 1984 |
Ebe ọmụmụ | Addis Ababa |
Ọrụ ọ na-arụ | omenkà |
ụdị ọrụ ya | art of painting |
Close
Fasil Assefa
A nabatara ya dị ka onye nnọchi anya udo site na Universal Peace Foundation, na Inter Religious and International Federation for World Peace.