![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/f/f2/Conceptual-map-illustrating-the-connections-among-nonhuman-nature-ecosystem-services-environmental-ethics-environmental.jpg/640px-Conceptual-map-illustrating-the-connections-among-nonhuman-nature-ecosystem-services-environmental-ethics-environmental.jpg&w=640&q=50)
Environmental health
From Wikipedia, the free encyclopedia
Ahụike gburugburu ebe obibi bụ ngalaba nke ahụike ọha na eze na-ahụ maka akụkụ niile nke gburugburu ebe obibi na nke e wuru na-emetụta ahụike mmadụ. Ahụike gburugburu ebe obibi na-elekwasị anya na gburugburu ebe obibi na nke e wuru maka abamuru nke ahụike mmadụ. Isi ngalaba nke ahụike gburugburu ebe obibi bụ: sayensị gburugburu ebe obibi; ọgwụ gburugburu ebe obibi na ọrụ, toxicologyna ọrịa gburugburu ebe obibi.
More information ihu nke, mụrụ ya ...
ihu nke | Ahụike ọhanaeze ![]() |
---|---|
mụrụ ya | environmental health sciences ![]() |
Close
Environmental health
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/f/f2/Conceptual-map-illustrating-the-connections-among-nonhuman-nature-ecosystem-services-environmental-ethics-environmental.jpg/640px-Conceptual-map-illustrating-the-connections-among-nonhuman-nature-ecosystem-services-environmental-ethics-environmental.jpg)
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/a/af/2016_EPI_Environmental_Health_Objective_%2826170609558%29.jpg/640px-2016_EPI_Environmental_Health_Objective_%2826170609558%29.jpg)
Okwu ndị ọzọ na-ezo aka ma ọ bụ gbasara ahụike gburugburu ebe obibi bụ ahụike ọha na eze gburugburu ebe obibi, na nchedo ahụike.