Ellen Isham Schutt
From Wikipedia, the free encyclopedia
Ellen Isham Schutt (April 15, 1873 - December 5, 1955) bụ onye America na-ese ihe osise botanical na mmalite narị afọ nke 20 maka Ngalaba Ọrụ Ugbo nke US. Ọrụ ya bụzi akụkụ nke USDA National Agricultural Library's Pomological Watercolor Collection.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | Ellen Isham Schutt |
Aha enyere | Ellen |
aha ezinụlọ ya | Schutt |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Eprel 1873 |
Ebe ọmụmụ | Arlington County |
Ụbọchị ọnwụ ya | 5 Disemba 1955 |
Ebe ọ nwụrụ | Falls Church |
Ebe olili | Columbia Gardens Cemetery |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọrụ ọ na-arụ | onye ese, botanical illustrator, scientific illustrator |
ụdị ọrụ ya | botanical illustration |
onye were ọrụ | United States Department of Agriculture, Nathaniel Lord Britton, Joseph Nelson Rose |
Archive na | University of California, Davis, United States Department of Agriculture |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Close