![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/89/Gong_fu_cha.jpg/640px-Gong_fu_cha.jpg&w=640&q=50)
Chinese tea culture
From Wikipedia, the free encyclopedia
Àtụ:Infobox ChineseOmenala tii China na-akowa otu esi emepụta tii ndị China, yana oge mmemme ndị mmadụ na -eri tii na China . Omenala tii na China dị iche na nke ndị mba Europe, dịka Britain, na mba ndị ọzọ dị n'ebe Ọwụwa Anyanwụ na Ndịda Ọwụwa Anyanwụ mba ndị dị na Eshia, dị ka Japan, Korea, na Vietnam, na nkwadebe, ụtọ na mmemme mgbe a na-añụ ya. Na China, a ka na -añụ tii mgbe niile, ma n'oge nkịtị ma n'oge ọrụ . Na mgbakwunye na ịbụ ihe Nri a mara dịka ihe ọṅụṅụ, eji ya eme ọgwụ ọdịnala ndị China nakwa na nri ndị China .
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/8/89/Gong_fu_cha.jpg/640px-Gong_fu_cha.jpg)
More information obere ụdị nke, Akụkụ nke ...
obere ụdị nke | tea culture, Chinese culture ![]() |
---|---|
Akụkụ nke | tea culture of East Asian cultural sphere ![]() |
ihu nke | China ![]() |
mba osi | China ![]() |
intangible cultural heritage status | Representative List of the Intangible Cultural Heritage of Humanity ![]() |
kọwara na URL | https://ich.unesco.org/en/RL/traditional-tea-processing-techniques-and-associated-social-practices-in-china-01884, https://ich.unesco.org/fr/RL/les-techniques-traditionnelles-de-transformation-du-th-et-les-pratiques-sociales-associes-en-chine-01884, https://ich.unesco.org/es/RL/tcnicas-tradicionales-de-elaboracin-del-t-y-prcticas-sociales-asociadas-en-china-01884 ![]() |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Intangible Cultural Heritage ![]() |
Close
Chinese tea culture