Beyoncé Knowles
Onye egwu Amerika, odee egwu, omee ihe nkiri (amuru 1981) / From Wikipedia, the free encyclopedia
Beyoncé Knowles bu onye Amerikạ nwayị na bụ abụ. Ha muru ya na ogẹ 4 Septemba 1981 na Houston, nor na Texas ime ọbọdọ Amerikạ. Ngbe o dị ntakiri o nọr na ébé há na kuzi i gbá nkwạ na i gwu nkwạ. O bụ onye di mkpạ maka o nọrọ na ọtú ndi umụ nwanyị nägwü nkwa há na kpo Destiny's child. Na uwa nilé, hë rẹrẹ nkwa rúrú ndẹ 50.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha n'asụsụ obodo | Beyoncé |
Aha ọmụmụ | Beyonce Giselle Knowles |
Aha enyere | Beyoncé, Giselle |
aha ezinụlọ ya | Knowles, Carter |
aha pseudonym | Queen B, Beyoncé, First Lady of Music |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Septemba 1981 |
Ebe ọmụmụ | Houston |
Ńnà | Mathew Knowles |
Ńné | Tina Knowles |
nwanne | Solange Knowles |
Dị/nwunye | Jay-Z |
nwa | Rumi Carter, Blue Ivy Carter, Sir Carter |
Ikwu | Angela Beyince |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ebe agụmakwụkwọ | Kinder Sahne ve Görsel Sanatlar Lisesi, Alief Elsik High School, The Center for Early Education |
nwa akwukwo nke | Ivana Chubbuck |
Ebe obibi | Bel Air |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1997 |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Democratic Party |
ụcha ntụtụ isi | honey blond |
Ọnọdụ ahụike | synesthesia |
Onye òtù | Jay-Z, Melody Ehsani, Megan Thee Stallion |
ụdị olu | mezzo-soprano |
diskografi | Beyoncé discography |
ihe nkiri | Beyoncé filmography |
Ọrụ ama ama | Austin Powers in Goldmember, Obsessed, The Lion King, Hip Hop Star, Signs |
Onye òtù nke | The Carters, Destiny's Child, Artists Stand Up to Cancer |
onye nwe | Q124842198 |
akara ndekọ | Columbia Records, Parkwood Entertainment, Music World Entertainment |
onye nlereranya | Michael Jackson |
webụsaịtị | https://beyonce.com |
hashtag | Beyonce, Beyoncé |
nwere àgwà | mononym |
onye nnọchite anya nwebiisinka | American Society of Composers, Authors and Publishers |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Beyoncé |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
fandom | Beyhive |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Close