Ọgọstụ
Ọnwa nke asatọ na akwụkwọ ngụụ ụbọchị nke Gregoria na Julia / From Wikipedia, the free encyclopedia
Na iguafọr Gregorian, Ọgọọst bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu) n'ime wo. Na mgbe gara-aga, Ọgọọst bula onwa isii ma mgbe adila kpo ya Sextilis. Otu afo nwela onwa iri mgbe ahu. Ubochi kena, afo nwere onwa iri na abuo.
More information obere ụdị nke, Akụkụ nke ...
obere ụdị nke | month of the Gregorian calendar |
---|---|
Akụkụ nke | Julian calendar, Gregorian calendar, Swedish calendar |
aha njirimara | августа, sierpnia, Chakra yapuy killa, Weodmonðes, srpna |
A gụrụ aha | Augustus, Alparslan, harvest, sickle |
na-esochi | July |
ndị sotere | Septemba |
series ordinal | 8 |
Close