![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/0/0c/Grand_Ethiopian_Renaissance_Dam_Meeting_%252849025412566%2529_%2528cropped%2529.jpg/640px-Grand_Ethiopian_Renaissance_Dam_Meeting_%252849025412566%2529_%2528cropped%2529.jpg&w=640&q=50)
Asma Mohamed Abdalla
From Wikipedia, the free encyclopedia
Asma Mohamed Abdalla (nke a na-akpọkwa: Asmaa, Abdallah, Abdullah; Arabic: ) bụ onye nnọchi anya mba Sudan. Ọ ghọrọ nwanyị mbụ na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi na Sudan na mbido Septemba 2019 na kọmitii nke Praịm Minista Abdalla Hamdok, n'oge mgbanwe Sudan na 2019 na ọchịchị onye kwuo uche ya.
More information ụdịekere, mba o sị ...
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Sudan ![]() |
aha n'asụsụ obodo | أسماء محمد عبدالله ![]() |
Aha enyere | Asma ![]() |
aha ezinụlọ ya | Mohamed, Abdallah ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1946 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Khartoum ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, diplomat, civil servant ![]() |
Ọkwá o ji | foreign minister, Minister of Foreign Affairs ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Khartoum, Syracuse University ![]() |
Close
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/6/6e/Asma_Abdalla.jpg)