![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/f/fe/Arctic_Ocean.png/640px-Arctic_Ocean.png&w=640&q=50)
Arctic Ocean
Orimiri kacha na mpe,emichaghị emi,kacha ajụ oyi ma kacha nọrọ na ugwu karịa Orimiri ama ama n'ụwa / From Wikipedia, the free encyclopedia
Oke osimiri nke ana kpo Artic Ocean bu oke osimiri ntakiri e kere mgbe a kewasiri-ekewa Osimiri uwa n'ise. O bu osimiri nke e kere ano. O no n'elu ala uwa nile, ebe Arctic.
![Arctic Ocean](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/f/fe/Arctic_Ocean.png/320px-Arctic_Ocean.png)