Anna Winlock
From Wikipedia, the free encyclopedia
Anna Winlock (1857–1904) bụ onye America na- enyocha mbara igwe na kọmpụta mmadụ, otu n'ime ndị mbụ so na otu nwanyị kọmputa nke a maara dị ka " Havard Computers ." O mere katalọgụ kpakpando zuru oke n'akụkụ mkpanaka ugwu na ndịda nke oge ya. A na-echetakwa ya maka ngụkọ ya na ọmụmụ ihe gbasara asteroids . Karịsịa, o mere mgbakọ na 433 Eros na 475 Ocllo .
More information Ụdịekere, Mba o sị ...
Ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
Mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
Aha enyere | Anna ![]() |
Aha ezinụlọ ya | Winlock ![]() |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Septemba 1857 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Cambridge ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 4 Jenụwarị 1904 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Boston ![]() |
Ńnà | Joseph Winlock ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | astronomer ![]() |
Ụdị ọrụ ya | astronomy ![]() |
onye were ọrụ | Harvard College Observatory ![]() |
Onye òtù nke | Harvard Computers ![]() |
Close
Anna Winlock