Akpà
ihe ọbụla ana-etinye maọbụ ebu ihe dika akwụkwọ, ihe a zụtara n'ahia, ihe eji achọ mma maọbụ ngwongwo dị iche iche. / From Wikipedia, the free encyclopedia
Akpà (nke a makwaara n'ógbè dị ka 'Ihe na-ekpuchi ihe') bụ ngwá ọrụ a na-ahụkarị n'ụdị akpà na-adịghị íke, nkè á na-ejikarị ákwà, akpụkpọ Anụ, mà ọ bụ ihe ndị ọzọ eme.
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/f/ff/2023_Saszetka_Adidas.jpg/640px-2023_Saszetka_Adidas.jpg)