![cover image](https://wikiwandv2-19431.kxcdn.com/_next/image?url=https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/c/c2/WHO_logo.svg/langig-640px-WHO_logo.svg.png&w=640&q=50)
Ahụike mbara ụwa
echiche na-amata ihe iyi egwu na-apụta na sistemu eke na nke mmadụ mere / From Wikipedia, the free encyclopedia
Ahụike mbara ụwa na-arụtụ aka na "ahụike nke mmepeanya mmadụ na ọnọdụ nke usoro okike nke ọ dabere". Na 2015, Rockefeller Foundation na The Lancet weputara echiche a dị ka Rockefeller Foundation-Lancet Commission on Planetary Health..[1]
![Thumb image](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/c/c2/WHO_logo.svg/220px-WHO_logo.svg.png)