Adegboyega Oyetola
From Wikipedia, the free encyclopedia
Adegboyega Isiaka Oyetola CON (amụrụ 29 Septemba 1954) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria bụ onye minista na-ahụ maka mmiri na Blue Economy ugbu a. Ọ rụrụ ọrụ dịka Gọvanọ Osun steeti site na 2018 ruo 2022.
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Adegboyega Oyetola ![]() |
Aha ọmụmụ | Adegboyega Oyetola ![]() |
Aha enyere | Adegboyega ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Septemba 1954 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Iragbiji ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onyeisi oche nwaanyi ![]() |
Ọkwá o ji | Governor of Osun State ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Mahadum nke Lagos ![]() |
ogo mmụta | Master nke Nchịkwa Azụmaahịa ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress ![]() |
agbụrụ | Ndi Yoruba ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
dochie | Rauf Aregbesola ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
Ọ zọọrọ ịzọ ọkwa gọvanọ Osun steeti n'elu ikpo okwu All Progressives Congress (APC) na ntuliaka gọvanọ e mere na Septemba 2018 wee merie. N'ụbọchị 23 Maachị 2019, otu ụlọ ikpe kwupụtara na ọ bụghị n'ụzọ iwu kwadoro ma nye INEC iwu ka ha nye Senator Ademola Adeleke nke PDP akwụkwọ ikike ịlaghachi, bụ nke a gbara n'Ụlọikpe Mkpegharị. Tupu ya emeri na ntuliaka ahụ, ọ bụ onye isi ndị ọrụ nye onye bu ya ụzọ bụ Rauf Aregbesola.
Onye isi ala Bola Tinubu họpụtara ya onye minista na-ahụ maka njem na 16 Ọgọst 2023, mana eweghachiri ya ụbọchị anọ ka e mesịrị na Ministry of Marine and Blue Economy.