Ada Hegerberg
From Wikipedia, the free encyclopedia
Ada Martine Stolsmo Hegerberg (amụrụ na mkpụrụ Ụbọchị iri nke ọnwa Julaị n'afọ 1995) bụ onye egwuregwu bọọlụ ọkachamara na Norway nke na-egwu egwu dị ka onye ọkpọ maka klọb Division 1 Féminine Lyon na otu mba Norway .
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Norway |
obodo maka egwuregwu | Norway |
Aha ọmụmụ | Ada Martine Stolsmo Hegerberg |
Aha enyere | Ada, Martine |
aha ezinụlọ ya | Hegerberg |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Julaị 1990 |
Ebe ọmụmụ | Molde Municipality |
nwanne | Andrine Hegerberg |
Dị/nwunye | Thomas Rogne |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
oge ọrụ ya (mmalite) | 6 Ọgọọst 2010 |
ụdị egwuregwu | Footbọl |
Ihe nrite | Aftenposten Gold Medal, Norwegian Sportsperson of the Year, UEFA Women's Player of the Year Award, Ballon d'Or Féminin, BBC Women's Footballer of the Year |
Hegerberg nọchitere anya Norway na ọkwa mba ụwa ndị ntorobịa, wee mee mpụta mbụ maka ndị otu egwuregwu n'afọ 2011. N'afọ 2013, ọ bụ akụkụ nke otu ndị na-enweta ọla ọcha n' otu mmeri ụmụ nwaghị UEFA Women's n'afọ 2013. Ọ nọ na otu Norway n'afọ 2015 FIFA Otu ụmụ nwaanyị iko mbà uwa 2017, UEFA Otu mmeri Umu nwanyị nakwa otú mmeri Umu nwanyị 2022 UEFA.
Enyere Hegerberg onyinye n'afọ 2016 UEFA Best Women's Player in Europe Award na mkpụrụ Ụbọchị iri abụo na ise nkè ọnwa Ọgọst n'afọ 2016, 2017 nakwa n'afọ 2019 ka akpọrọ BBC Player of the Year . N'afọ 2018 ọ bụ onye mbụ nwetara Ballon d'Or Féminin . O nwere ndekọ maka ọtụtụ goolu n'ime asọmpi UEFA Women's Champions League (iri na ise), ma ugbu a ọ bụ onye kacha nwee goolu na UEFA Women's Champions League (irí ise na asatọ).