Ọdịdị ala nke Zimbabwe
From Wikipedia, the free encyclopedia
Àtụ:MapLibrary
Continent | Africa |
---|---|
Region | Southern Africa |
Coordinates | 20°S 30°E / 20°S30°E / ; 30Coordinates: |
Mpaghara | Ọ nọ n'ọkwa nke 63 |
• Ngụkọta | 390,757 km2 (150,872 sq mi) |
Ụsọ oké osimiri | 0 km (0 mi) |
Ógbè ndị dị n'ókè | 3,066 kilomita (Botswana 813 kilomita, Mozambique 1231 kilomita, South Africa 225 kilomita, Zambia 797 kilomita) |
Ihe Kasị Elu | Inyangani 2,592 m (8,504 ft) |
Ebe Kasị ala | njikọ nke osimiri Runde na Save. 162 m (531 ft) |
Osimiri kasị ogologo | Osimiri Zambezi 2,650 kilomita |
Ọdọ mmiri Kasị Ukwuu | Ọdọ Mmiri Kariba 7,770 km2 |
Zimbabwe bụ mba na-enweghị mmiri na ndịda Afrịka nke dị n'ebe ugwu nke Tropic nke Capricorn . N'oge ọkọchị, mba ahụ dum na-enwe okpomọkụ dị ọkụ n'ihi na anyanwụ dị n'elu. Ọ na-agafe nnukwu ala dị elu nke na-agbadata n'ebe ugwu gaa na ndagwurugwu Zambezi ebe ókè àlà ya na Zambia dị ma na-agbada n'ebe ndịda gaa na Limpopo na ókèala ya na Ndịda Afrịka Mba ahụ nwere ókè ala na Botswana nke ọnụ Ọgụgụ narị asatọ na iri na atọ km, Mozambique nke ọnụ Ọgụgụ ya bụ km otu nde narị abụọ na iri atọ na otu .Ndịda Afrịka nke ọnụ Ọgụgụ ya bụ narị abụọ na iri abụọ na ise km, Zambia narị asaa na iri itoolu na asaa km ma ọ fọrọ nke nta ka ọ zute Namibia na ebe ọdịda anyanwụ ya. Ebe kachasị elu bụ na ọnụ ọgụgụ nke nde abụọ narị ise na iri itoolu na abụọ m(Mt Inyangani)