Steeti di na Naijiria From Wikipedia, the free encyclopedia
Adamawa State bu state no n'ime Naigeria.
Oge/afọ mmalite | 27 Ọgọọst 1991 |
---|---|
akara ala | Adamawa State |
asụsụ njieme | Bekee |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
isi steeti | Yola |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Naijiria |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 9°20′0″N 12°30′0″E |
geoshape | Data:Nigeria/Adamawa.map |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Governor of Adamawa State |
Executive òtù | executive council of Adamawa State |
òtù omebe iwu | Adamawa State House of Assembly |
Nkwekọrịtara oke ala | Ȯra Taraba, Ȯra Gombe, Ȯra Borno |
dochie | Gongola State |
postal code | 640001 |
webụsaịtị | https://adspc.ad.gov.ng/ |
Koodu ọkpụkpọ obodo | +234 |
udi maka maapụ | Category:Maps of Adamawa State |
Ȯra Adamawa State nickname: Land of Beauty | ||
Location | ||
---|---|---|
Statistics | ||
Governor | Bindo Jibrilla (APC) | |
Date Created | 27 Ọgọọst 1991 | |
Capital | Yola | |
Area | 36,917 km² Ranked 8th | |
Population 1991 Census 2006 est. |
Ranked 26th N/A 3,168,101 | |
ISO 3166-2 | NG-AD | |
Website | adamawastate.gov.ng |
Ọnodu ihu igwe Adamawa Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị.
Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa Ọktoba afọ ọbụla.
Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ maọbụ Ọnwa nke abụọ nke afọ.
Adamawa Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Naijiria
Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri, Mbuze na ala ọmajiji na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Abia ·
Adamawa ·
Akwa Ibom ·
Anambra ·
Bauchi ·
Bayelsa ·
Benue ·
Borno ·
Cross River ·
Delta ·
Ebonyi ·
Edo ·
Ekiti ·
Enugu ·
Gombe ·
Imo ·
Jigawa ·
Kaduna ·
Kano ·
Katsina ·
Kebbi ·
Kogi ·
Kwara ·
Lagos ·
Nasarawa ·
Niger ·
Ogun ·
Ondo ·
Osun ·
Ọyọ ·
Plateau ·
Rivers ·
Sokoto ·
Taraba ·
Yobe ·
Zamfara
Federal Capital Territory (FCT):
Abuja
Seamless Wikipedia browsing. On steroids.
Every time you click a link to Wikipedia, Wiktionary or Wikiquote in your browser's search results, it will show the modern Wikiwand interface.
Wikiwand extension is a five stars, simple, with minimum permission required to keep your browsing private, safe and transparent.