Ógbè Udomelsky
From Wikipedia, the free encyclopedia
Àtụ:Infobox Russian district Udomelsky District (Russian) bụ mpaghara ọchịchị na nke obodo (raion), otu n'ime iri atọ na isii dị na Tver Oblast, Russia.[1] Ọ dị n'ebe ugwu nke ógbè ahụ ma nwee ókèala na Moshenskoy District nke Novgorod Oblast n'ebeebe ugwu, Lesnoy District n'ebe ndịda, Maksatikhinsky District n'akụkụ ọwụwa anyanwụ, Vyshnevolotsky District n"ebe ndịda. Mpaghara distrikti ahụ bụ uare kilomita 2,476.2 (956.1 sq mi).[2] Ebe nchịkwa ya bụ obodo Udomlya.[3] Ndị bi na ya: 40,292 (2010 Census); 10,401 (2002 Census); 12,426 (1989 Census). Ndị bi na Udomlya mejupụtara 77.1% nke ndị bi na mpaghara ahụ.[4]
More information Oge/afọ mmalite, aha gọọmenti ...
Oge/afọ mmalite | 1929 |
---|---|
aha gọọmenti | Удомельский городской округ |
mba/obodo | Mpaghara Russia |
isi steeti | Udomlya |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Tver Oblast |
nhazi ọnọdụ | 57°52′0″N 35°1′0″E |
postal code | 171840–171843 |
webụsaịtị | http://udomelskij-okrug.ru/ |
ọkọlọtọ | flag of Udomelsky District |
Koodu ọkpụkpọ mpaghara | 48255 |
Close