Édouard-Henri Avril
onye edemede French (1849-1928) / From Wikipedia, the free encyclopedia
Édouard-Henri Avril (ụbọchị iri abụo na otu na onwa Mee 1849 - ụbọchị iri abụo na asatọ na onwa Julaị 1928) bụ onye France na-ese ihe na onye na-ese ahịa. N'okpuru aha nzuzo Paul Avril, ọ bụ onye na-ese ihe osise nke Akwụkwọ ndị na-akpali agụụ mmekọahụ. [1]
Avril bụ onye agha tupu ọ malite ọrụ nka ya; e nyere ya nsọpụrụ nke onye agha maka omume ya na Agha Franco-Prussian.[2]