Wikipidia
From Wikipedia, the free encyclopedia
Wikipedia (IPA: /ˌwikiˈpiːdi.ə/ or /ˌwɪkiˈpiːdi.ə/ (Audio (U.S.) (help·info))) bụ edemede eji asụsụ dị iche iche wee dee tinye na web, ka onye ọ masịrị gụọ.[ free content encyclopedia ] Ndị volunteers;( ọrụ akwụ ụgwọ) gbakọtara aka ọnụ wee dee edemede ndị a na Wikipeadia. Onye ọbụla nwere nghọta gbasara webụ saịtị nwere ike idezi maọbụ idegharị ihe edere ede ndi a maọbụkwanụ denye nke ya. Aha ya bụ portmanteau nke mkpụrụokwu wiki (nke a bụ ụdị njikọtaọnụ nke webụ saịtị) na akwụkwọ mmụta ihe niile akpọrọ encyclopedia. Ebe servers ya dị bụ na Tampa, Florida, ebe sava ndị ọzọ dị na Amsterdam na Seoul.
Oge/afọ mmalite | 15 Jenụwarị 2001 |
---|---|
Ndekọ IPA | weɪ̯³⁵ t͡ɕi⁵⁵ paɪ̯²¹⁴⁻²¹¹ kʰɤ⁵⁵ |
A gụrụ aha | Wiki, encyclopedia |
onye hiwere | Jimmy Wales, Larry Sanger |
Nwe ya | Òtù Wikimedia Foundation |
na-esochi | Nupedia |
nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụ | Wikipedia language edition, Wikipedia nke ndị bekee |
Onye nchepụta | Jimmy Wales, Larry Sanger, Wikimedia community |
Odee akwụkwọ | Wikipedia community, Jimmy Wales, Larry Sanger |
Onye ndezigharị | Wikipedia community |
mba osi | Njikota Obodo Amerika |
asụsụ eji dee ọrụ | multiple languages |
catalog code | 1545 |
Nyocha akara | 4.7/5, 2.1/5 (Poor) |
Ihe nrite | Princess of Asturias Award for International Cooperation, FSF Free Software Award for Projects of Social Benefit, Grimme Online Award, Erasmus Prize |
mascot | Wikipede |
Onye ọrụ | Òtù Wikimedia Foundation, Equinix |
ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtara | online encyclopedia |
onye mmepụta ihe | Jimmy Wales, Larry Sanger |
platform | LAMP, Varnish |
software engine | MediaWiki |
asụsụ kọmputa | PHP |
issue tracker URL | https://phabricator.wikimedia.org/ |
official app | Wikipedia, Wikipedia, Wikipedia Beta |
webụsaịtị | https://wikipedia.org/ |
kọwara na URL | https://www.cnet.com/reviews/wikipedia-review/ |
Ebe Data n'esonyeghi nọ | https://dumps.wikimedia.org/ |
terms of service URL | https://foundation.wikimedia.org/wiki/Terms_of_Use |
privacy policy URL | https://foundation.wikimedia.org/wiki/Policy:Privacy_policy, https://meta.wikimedia.org/wiki/Privacy_policy/ar |
hashtag | Wikipedia |
ọkọlọtọ | flag of Wikipedia |
nwere àgwà | reliability of Wikipedia |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of Wikipedia |
ikike nwebiisinka | Creative Commons Attribution-ShareAlike 4.0 International |
copyright status | copyrighted |
ndị n'eme ya | Wikipedian |
business model | donation |
service status information URL | https://www.wikimediastatus.net |
FAQ URL | https://en.wikipedia.org/wiki/Wikipedia:FAQ/Main |
Stack Exchange mkpado | https://stackoverflow.com/tags/wikipedia |
has list | bibliography of Wikipedia |
search formatter URL | https://wikipedia.org/w/index.php?search=$1 |
Ebidoro Wikipedia na mbụ dịka English Wikipedia na 15 Jenụwarị 2001, iji wee kwado Nupedia, ezigbo akwụkwọ ederede bụ nke emechigoro.( defunct encyclopedia). Ugbu a ọ bụ ndị Wikimedia Foundation, a non-profit organization nke Maazị Jimmy Wales bụ otu n’ime ndị bi